mba/obodo | South Africa |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Pretoria |
nhazi ọnọdụ | 25°46′35″S 28°10′33″E |
ihe omume dị ịrịba ama | inauguration |
dedicated to | Voortrekkers |
Ihe ejị mee ya | granite |
akitekiti | Gerard Moerdijk |
date of official opening | 16 Disemba 1949 |
heritage designation | National heritage site of South Africa |
webụsaịtị | https://www.vtm.org.za/ |
directions | On Proclamation Hill, big cubic building, to the south west of the city, you can't miss it |
category for the view from the item | Category:Views from Voortrekker Monument |
Ihe ncheta Voortrekker dị na ndịda Pretoria na South Africa . Ihe owuwu granite ahụ dị n'elu ugwu, ewelitere ya iji cheta ndị Voortrekkers ndị hapụrụ Cape Colony n'etiti 1835 na 1854. Ọ bụ onye na-ese ụkpụrụ ụlọ bụ Gerard Moerdijk mere ya.
Na 8 Julaị 2011, ụlọ ọrụ South Africa Heritage Resource Agency kpọpụtara ihe ncheta Voortrekker dị ka saịtị nketa mba .